For faster navigation, this Iframe is preloading the Wikiwand page for Oguta Lake.

Oguta Lake

Ọdọ Mmiri Oguta

Àtụ:Infobox lake Ọdọ Mmiri Oguta bụ 'ọdọ mkpịsị aka' dị ala nke e guzobere site na mgbochi nke ala Osimiri Njaba na alluvium.[1] Ọ bụ ọdọ mmiri kachasị ukwuu di na Imo Steeti, Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa; n'ime mpaghara mmiri ozuzo nke Niger Delta.[2][2] Ebe ọdọ mmiri Oguta na-agụnye ebe mmiri na-asọba n'osimiri Njaba na akụkụ nke ala mmiri nke Osimiri Niger na mpaghara ndịda Onitsha.[2]

Ọdọ mmiri ahụ dị na Oguta ihe dị ka kilomita 50 (30 mi) site na njikọ nke Osimiri Ndoni na Orashi. Ọ dị ihe dị ka kilomita asatọ (5 ) n'ogologo site n'ebe ọwụwa anyanwụ ruo n'ebe ọdịda anyanwụ na kilomita 2.5 (1+1⁄2 mi) n"obosara.[3]Mmiri si n'osimiri Njaba bụ isi mmiri na-abanye n'Ọdọ Mmiri Oguta. Mmiri atọ ndị ọzọ bụ Awbana, Utu na Orashi. Osimiri Orashi na-agafe Ọdọ Mmiri Oguta na mpaghara ndịda ọdịda anyanwụ nke ya.

Ọdọ mmiri ahụ dị mkpa nye ndị bi na ndagwurugwu Osimiri Njaba jupụtara na mmanụ nke gụnyere Oguta, Orsu, Mgbidi, Nkwesi, Osemotor, Nnebukwu, Mgbele, Awa, Awo-Omamma na Akabo dị ka isi iyi mmiri, azụ, njem nleta na ụzọ maka nsị.[4] Uhamiri bụ chi nwanyị nke ọdọ mmiri ahụ.[5]

Ụzọ osimiri Njaba na Orashi site na Ọdọ Mmiri Oguta gaa n'ụsọ oké osimiri, na-agafe Awo-omamma, Mgbidi, Oguta, Ndoni, Abonnema, Degema mere ka Oguta، Osemotor, Awo-omamma na obodo ndị gbara ya gburugburu ebe azụmahịa dị mkpa nke azụmahịa mba ụwa karịsịa maka nkwụ mmanụ. Ọdọ Mmịri Oguta rụkwara ọrụ dị ka ụlọ ọrụ ụgbọ mmiri nke ndiagha Biafra n'oge Agha Obodo Naijiria.[6]

Foto nke Ọdọ Mmiri Oguta

[dezie | dezie ebe o si]

Ihe edeturu n'okpuru ala

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Floyd (1969). Eastern Nigeria. Springer. ISBN 9781349006663. Retrieved on May 22, 2016. 
  2. 2.0 2.1 2.2 OGUNKOYA (2007). "Oguta Lake". Information Sheet on Ramsar Wetlands(RIS) (2006–2008). 
  3. akande (2022-03-04). Oguta Lake: In a corner of Imo, two angry rivers flow without ever coming together. Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-05-23.
  4. Oguta Lake. www.ilec.or.jp. Archived from the original on 2008-09-15. Retrieved on 2008-06-08.
  5. Chuku (2005). Igbo women and economic transformation in southeastern Nigeria, 1900-1960. Routledge. ISBN 0-415-97210-8. 
  6. LakeNet -Lakes. www.worldlakes.org. Retrieved on 2008-06-08.
{{bottomLinkPreText}} {{bottomLinkText}}
Oguta Lake
Listen to this article

This browser is not supported by Wikiwand :(
Wikiwand requires a browser with modern capabilities in order to provide you with the best reading experience.
Please download and use one of the following browsers:

This article was just edited, click to reload
This article has been deleted on Wikipedia (Why?)

Back to homepage

Please click Add in the dialog above
Please click Allow in the top-left corner,
then click Install Now in the dialog
Please click Open in the download dialog,
then click Install
Please click the "Downloads" icon in the Safari toolbar, open the first download in the list,
then click Install
{{::$root.activation.text}}

Install Wikiwand

Install on Chrome Install on Firefox
Don't forget to rate us

Tell your friends about Wikiwand!

Gmail Facebook Twitter Link

Enjoying Wikiwand?

Tell your friends and spread the love:
Share on Gmail Share on Facebook Share on Twitter Share on Buffer

Our magic isn't perfect

You can help our automatic cover photo selection by reporting an unsuitable photo.

This photo is visually disturbing This photo is not a good choice

Thank you for helping!


Your input will affect cover photo selection, along with input from other users.

X

Get ready for Wikiwand 2.0 🎉! the new version arrives on September 1st! Don't want to wait?