Buddha
Gautama Buddha, nke a na-akpọkarị Buddha, bụ onye ọkà ihe ọmụma India na onye nkụzi okpukpe nke biri na India oge ochie na narị afọ nke 6 ma ọ bụ 5th TOA. Ọ tọrọ ntọala okpukpe Buddhism.
Text is available under the CC BY-SA 4.0 license; additional terms may apply.
Images, videos and audio are available under their respective licenses.